1. Samuel 16:12 IGBOB

12 Ọ we ziga, me ka ọ bia. Ma nwa-okorọbia ahu nācha ọbara-ọbara, anya-ya abua ma-kwa-ra nma, ọ di kwa nma ile anya. Jehova we si, Bilie, te ya manu: n'ihi na nka bu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 16

Echiche 1. Samuel 16:12 na onodu