33 Sọl we si Devid, I pughi ijekuru onye Filistia nka iluso ya ọ̀gù: n'ihi na nwata ka i bu, ma ya onwe-ya bu nwoke agha site na mb͕e ọ di na nwata.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 17
Echiche 1. Samuel 17:33 na onodu