36 Orù-gi tib͕uru ma ọdum ahu ma bear ahu: onye Filistia nka anēbìghi úgwù gādi kwa ka otù nime ha, n'ihi na ọ bu usoro-agha nile nke Chineke di ndu ka ọ taworo uta.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 17
Echiche 1. Samuel 17:36 na onodu