1. Samuel 17:40 IGBOB

40 O were nkpa-n'aka-ya n'aka-ya, rọputara onwe-ya nkume ise kwọrọ murumuru na miri-iyi, tiye ha n'ihe ndi-ọzùzù-aturu nke o nwere, bú n'àkpà-ya; èbè-ya di kwa n'aka-ya: o we biarue nso onye Filistia ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 17

Echiche 1. Samuel 17:40 na onodu