47 ya na ka nkpọkọta nka nile we mara na ọ bughi mma-agha na ube ka Jehova ji azọputa: n'ihi na Jehova nwe agha nka, Ọ gēnye kwa unu n'aka-ayi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 17
Echiche 1. Samuel 17:47 na onodu