7 Osisi ube-ya di kwa ka oké ókpòrò di arọ́ nke ọkpa-ákwà ji akpa ákwà; isi ube-ya di nnù shekel ígwè na ọgu iri: onye nēbu ọta-ya nēje n'iru ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 17
Echiche 1. Samuel 17:7 na onodu