1. Samuel 18:11 IGBOB

11 Sọl we tua ube ahu; ọ si, M'gātugide Devid ọbuná na mb͕idi. Devid we chigharia onwe-ya si n'iru ya pua ub͕ò abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 18

Echiche 1. Samuel 18:11 na onodu