1. Samuel 18:17 IGBOB

17 Sọl we si Devid, Le, adam, bú Mirab, ya ka m'gēnye gi na nwunye: nání burum dìnkpà, bū kwa agha nile nke Jehova. N'ihi na Sọl siri, Ka akam ghara idi n'aru ya, kama ka aka ndi Filistia di n'aru ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 18

Echiche 1. Samuel 18:17 na onodu