1. Samuel 18:4 IGBOB

4 Jonatan we yipu uwe-nwuda nke di n'aru ya, nye ya Devid, na uwe-ya nile, ọbuná rue mma-agha-ya, ru kwa uta-ya, ru kwa ihe-ike-n'úkwù-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 18

Echiche 1. Samuel 18:4 na onodu