1. Samuel 19:16 IGBOB

16 Ndi-ozi ahu we bata, ma, le, terafim ahu di n'ihe-ndina, ákwà-ob͕ub͕o nke eji aji ewu me di kwa n'okpuru isi-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 19

Echiche 1. Samuel 19:16 na onodu