21 Ha we gosi Sọl, o we ziga ndi-ozi ọzọ, ha onwe-ha we bū kwa amuma. Sọl we ziga kwa ndi-ozi ọzọ nke ub͕ò atọ, ha onwe-ha we bū kwa amuma.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 19
Echiche 1. Samuel 19:21 na onodu