1. Samuel 2:11 IGBOB

11 Elkena we la Rema rue ulo-ya. Nwata ahu we nējere Jehova ozi n'iru Ilai, bú onye-nchu-àjà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 2

Echiche 1. Samuel 2:11 na onodu