1. Samuel 2:3 IGBOB

3 Unu ekwula ọtutu okwu di elu elu;Ka oké okwu ghara isi n'ọnu-unu puta:N'ihi na Chineke nke ọmuma-ihe ka Jehova bu,Anēsite kwa n'aka-Ya atù omume.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 2

Echiche 1. Samuel 2:3 na onodu