5 Ndi afọ juru emewo onwe-ha ndi egoro ọlu n'ihi nri;Ma agu agubìwo ndi ọ nāgu:Ebe nwanyi àgà muworo umu asa;Ma nwanyi nke nwere ọtutu umu atawo aru.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 2
Echiche 1. Samuel 2:5 na onodu