18 Jonatan we si ya, Echi ka ọnwa ọhu gāpu: agēle kwa anya gi, n'ihi na agēle anya ọnọdu-gi nke tọb͕ọrọ n'efu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 20
Echiche 1. Samuel 20:18 na onodu