1. Samuel 20:27 IGBOB

27 O rue n'echi nke ọnwa ọhu, nke bu ubọchi nke-abua, na elere anya ọnọdu Devid nke tọb͕ọrọ n'efu: Sọl we si Jonatan nwa-ya, Gini mere nwa Jesi abataghi iri nri ma nyahuru ma ta?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 20

Echiche 1. Samuel 20:27 na onodu