1. Samuel 20:31 IGBOB

31 N'ihi na ubọchi nile nwa Jesi di ndu n'elu ala, agaghi-eme ka gi onwe-gi ma-ọbu ala-eze-gi guzosie ike. Ma ub͕u a ziga kutaram ya, n'ihi na onye kwesiri ọnwu ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 20

Echiche 1. Samuel 20:31 na onodu