1. Samuel 20:36 IGBOB

36 Ọ si nwa-okoro-ya, B͕a ọsọ, biko chọta àkú nile nke mu onwem nāb͕a. Mb͕e nwa-okoro ahu nāb͕a ọsọ, ya onwe-ya we b͕a àkú, me ka ọ gabiga ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 20

Echiche 1. Samuel 20:36 na onodu