1. Samuel 22:23 IGBOB

23 Ka mu na gi nọdu, atula egwu; n'ihi na onye ahu nke nāchọ ndum nāchọ ndu-gi: n'ihi na ihe-ndebe ka i bu n'akam.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 22

Echiche 1. Samuel 22:23 na onodu