1. Samuel 23:25 IGBOB

25 Sọl na ndikom-ya we je ichọ ya. Ha we gosi Devid: o we rida rue nkume ahu di elu, nọdu n'ọzara Maon. Sọl we nu ya, chua Devid n'azu n'ọzara Maon.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 23

Echiche 1. Samuel 23:25 na onodu