15 Ma Jehova buru onye-ikpe, kpe ikpe n'etiti mu na gi, Ya hu kwa, kpe ọnum n'ikpe, kpeputam n'aka-gi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 24
Echiche 1. Samuel 24:15 na onodu