1. Samuel 25:20 IGBOB

20 O rue, mb͕e inyinya-ibu nēbu nwayi ahu ga, mb͕e ọ nārida kwa n'ebe-nzuzo nke ugwu ahu, le, Devid na ndikom-ya nārida izute ya; o we zute ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 25

Echiche 1. Samuel 25:20 na onodu