24 O we da n'ala n'ukwu-ya, si, Onye-nwem, ka ajọ omume ahu dikwasi mu onwem: ma biko, ka orù-gi nwayi kwue na nti-gi, gi nuru kwa okwu nile nke orù-gi nwayi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 25
Echiche 1. Samuel 25:24 na onodu