30 O gēru kwa, mb͕e Jehova gēmewori nye onye-nwem dika ezi ihe nile si di nke O kwuworo bayere gi, mb͕e Ọ gēnyewo kwa gi-ri iwu ibu onye-ndú Israel;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 25
Echiche 1. Samuel 25:30 na onodu