1. Samuel 25:34 IGBOB

34 Ma otú ọ di, Jehova, bú Chineke Israel nādi ndu, Onye b͕ochiworom ka m'ghara imejọ gi, n'ezie ọ buru na i meghi ngwa bia izutem, agaghi-eme ka nwoke fọduru Nebal ma-ọli rue ìhè ututu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 25

Echiche 1. Samuel 25:34 na onodu