1. Samuel 26:15 IGBOB

15 Devid we si Abnea, Ọ̀ bughi nwoke ka i bu? ònye di kwa ka gi n'Israel? n'ìhi gini kwa ka i nēdebeghi onye-nwe-gi, bú eze, nke-ọma? n'ihi na otù onye nime ndi Israel batara ibibi eze, bú onye-nwe-gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 26

Echiche 1. Samuel 26:15 na onodu