1. Samuel 26:24 IGBOB

24 Ma, le, dika ndu-gi di uku ta n'anyam, ka ndum di uku otú a n'anya Jehova, ka Ọ naputakwam na nkpab͕u nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 26

Echiche 1. Samuel 26:24 na onodu