1. Samuel 26:7 IGBOB

7 Devid na Abishai we biakute ndi Israel n'abali: ma, le, Sọl nēdina n'ura n'ebe anēdebe ub͕ọ-ala, atugide-kwa-ra ube-ya n'ala n'akuku isi-ya: Abnea na ndi Israel nēdina kwa ya buruburu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 26

Echiche 1. Samuel 26:7 na onodu