24 Ma nwayi ahu nwere n'ulo-ya nwa-ehi emere ka ọ ma abuba; o we me ngwa, b͕ue ya, were kwa utu ọka, gwọ ya, were ya sie achicha ekoghi-eko:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 28
Echiche 1. Samuel 28:24 na onodu