13 Egosiwokwam ya na Mu onwem nēkpe ulo-ya ikpe rue mb͕e ebighi-ebi, n'ihi ajọ omume nke ọ mara, n'ihi na umu-ya ndikom nēwetara onwe-ha nkọcha, ma o b͕ochighi ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 3
Echiche 1. Samuel 3:13 na onodu