1. Samuel 30:16 IGBOB

16 O we me ka ọ rida, ma, le, ha ab͕asawo n'iru ala ahu nile, nēri ihe, nāṅu kwa ihe-ọṅuṅu, nēme kwa ememe, n'ihi ihe-nkwata uku nile nke ha kwatara n'ala ndi Filistia, na n'ala Juda.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 30

Echiche 1. Samuel 30:16 na onodu