23 Devid we si, Umu-nnem, ihe Jehova nyere ayi, bú Onye debere ayi, nye kwa n'aka-ayi usu ahu ndi nāpunara madu ihe, ndi biara imegide ayi, unu agaghi-ewere ihe ahu me otú a.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 30
Echiche 1. Samuel 30:23 na onodu