7 Ndikom Ashdod we hu na ọ di otú a, ha we si, Ib͕e Chineke Israel agaghi-anọgide n'etiti ayi: n'ihi na aka-Ya esikawo ike n'aru ayi na n'aru Degon, bú chi-ayi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 5
Echiche 1. Samuel 5:7 na onodu