8 Umu Israel we si Samuel, Ab͕ala nkiti bayere ayi n'itiku Jehova, bú Chineke-ayi, nkpu, ka O we zọputa ayi n'aka ndi Filistia.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 7
Echiche 1. Samuel 7:8 na onodu