20 ka ayi we di, ọbuná ayi onwe-ayi, ka mba nile; ka eze-ayi we nēkpe kwa ayi ikpe, nāpu kwa je n'iru ayi, nēbu kwa agha-ayi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 8
Echiche 1. Samuel 8:20 na onodu