5 ha we si ya, Le, gi onwe-gi aghọwo agadi, ma umu-gi ndikom adighi-eje ije n'uzọ-gi nile: ub͕u a mere ayi eze ikpe ayi ikpe dika mba nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 8
Echiche 1. Samuel 8:5 na onodu