1. Samuel 9:4 IGBOB

4 O we gabiga n'ugwu Efraim, gabiga kwa n'ala Shalisha, ma ha achọtaghi ha: ha we gabiga n'ala Shaalim, ma ha adighi n'ebe ahu: o we gabiga n'ala Benjamin, ma ha achọtaghi ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 9

Echiche 1. Samuel 9:4 na onodu