1. Samuel 9:7 IGBOB

7 Sọl we si nwa-okorọbia-ya, Ma, le, ọ buru na ayi eje, gini ka ayi gēji bakuru nwoke ahu? n'ihi na achicha alapuwo n'ihe-ayi, ọ dighi kwa onyinye iji bakuru onye nke Chineke: gini di n'aka-ayi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Samuel 9

Echiche 1. Samuel 9:7 na onodu