2. Ndi-Eze 1:17 IGBOB

17 O we nwua, dika okwu Jehova si di nke Elaija kwuru. Jehoram we malite ibu eze n'ọnọdu ya n'arọ nke-abua nke Jehoram nwa Jehoshafat, bú eze Juda; n'ihi na o nweghi nwa-nwoke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 1

Echiche 2. Ndi-Eze 1:17 na onodu