11 Ndi-ọb͕a-ọsọ we guzo, nwoke ọ bula na ihe-agha-ya n'aka-ya, site n'akuku aka-nri ulo rue akuku aka-ekpe ulo ahu, n'akuku ebe-ichu-àjà na n'akuku ulo, n'akuku eze buruburu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 11
Echiche 2. Ndi-Eze 11:11 na onodu