17 Jehoiada we me ọb͕ub͕a-ndu nke di n'etiti Jehova na eze na ndi Juda, na ha gābu ndi Jehova nwere; na n'etiti eze na ndi Juda.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 11
Echiche 2. Ndi-Eze 11:17 na onodu