2. Ndi-Eze 12:15 IGBOB

15 Ha na ndikom ahu, ndi ha nēnye ego n'aka-ha inye ndi n'eje ozi ahu, agughi ego ahu: n'ihi na ọ bu n'ikwesi-ntukwasi-obí ka ndi ahu nēme ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 12

Echiche 2. Ndi-Eze 12:15 na onodu