21 N'ihi na Jozaka nwa Shimeat, na Jehozabad nwa Shomea, bú ndi-orù-ya, tib͕uru ya, o we nwua; ha we lìe ya n'ebe elìri nna-ya-hà n'obodo Devid: Amazaia nwa-ya we buru eze n'ọnọdu ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 12
Echiche 2. Ndi-Eze 12:21 na onodu