25 Jehoash nwa Jehoahaz we naghachi n'aka Ben-hedad nwa Hazael obodo nile nke ọ nara n'aka Jehoahaz nna-ya n'agha. Ub͕ò atọ ka Joash tib͕uru ya, we weghachi obodo nile nke Israel.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 13
Echiche 2. Ndi-Eze 13:25 na onodu