24 O me ihe jọrọ njọ n'anya Jehova: o sighi na nmehie nile nke Jeroboam nwa Nebat wezuga onwe-ya, bú nke o jiri me ka Israel mehie.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 14
Echiche 2. Ndi-Eze 14:24 na onodu