9 Jehoash, bú eze Israel, we zigara Amazaia, bú eze Juda, ozi, si, Uke nke di na Lebanon zigara osisi cedar nke di na Lebanon ozi, si, Nye nwam nwoke nwa-gi nwayi na nwunye: anu-ọhia nke di na Lebanon we gabiga, zọpia uke ahu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 14
Echiche 2. Ndi-Eze 14:9 na onodu