2. Ndi-Eze 15:30 IGBOB

30 Hoshea nwa Ila we kekọta nkekọta-madu megide Peka nwa Remalaia, tib͕ue ya, me ka ọ nwua, we buru eze n'ọnọdu ya, n'arọ nke-orú nke Jotam nwa Uzaia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 15

Echiche 2. Ndi-Eze 15:30 na onodu