2. Ndi-Eze 16:3 IGBOB

3 Ma o jere ije n'uzọ ndi-eze Israel. Ọzọ kwa, o mere ka nwa-ya nwoke gabiga nime ọku, dika ihe-árú nile nke mba ọzọ si di, bú ndi Jehova napuru ala-ha n'iru umu Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 16

Echiche 2. Ndi-Eze 16:3 na onodu