2. Ndi-Eze 17:41 IGBOB

41 Mba ndia we nātu egwu Jehova, ma ọ bu arusi nile ha apiri api ka ha nēfè; umu-ha kwa, na umu umu-ha, dika ndi bu nna-ha mere, otú a ka ha onwe-ha nēme rue ta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 17

Echiche 2. Ndi-Eze 17:41 na onodu