12 n'ihi na ha egeghi nti olu Jehova, bú Chineke-ha, we gabiga ọb͕ub͕a-ndu-Ya, bú ihe nile nke Moses, bú orù Jehova, nyere n'iwu, ha anughi kwa ya, ha emeghi kwa ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ndi-Eze 18
Echiche 2. Ndi-Eze 18:12 na onodu